Ilu 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe onye ọ bụla na-aza okwu tupu ya anụ ya,+ ọ bụụrụ ya nzuzu na mmechuihu.+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Maranụ nke a, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Onye ọ bụla aghaghị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-adịghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ onye na-adịghị ewe iwe ngwa ngwa;+
19 Maranụ nke a, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Onye ọ bụla aghaghị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-adịghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ onye na-adịghị ewe iwe ngwa ngwa;+