Jenesis 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+ Jenesis 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 na ndị Amọraịt na ndị Kenan na ndị Gegash nakwa ndị Jibọs.”+ Ndị Ikpe 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel napụrụ ndị Amọraịt ala ha n’ihu ndị ya bụ́ Izrel,+ ọ bụkwa gị onwe gị ga-anapụ ha ala ha.
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+
23 “‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel napụrụ ndị Amọraịt ala ha n’ihu ndị ya bụ́ Izrel,+ ọ bụkwa gị onwe gị ga-anapụ ha ala ha.