Ndị Ikpe 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee sị: “Ndị Benjamin fọrọ ndụ+ kwesịrị inweta ihe nketa, ka a ghara ikpochapụ otu ebo n’Izrel.
17 Ha wee sị: “Ndị Benjamin fọrọ ndụ+ kwesịrị inweta ihe nketa, ka a ghara ikpochapụ otu ebo n’Izrel.