19 Gidiọn wee banye n’ụlọ, sie nwa ewu,+ werekwa otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* mee achịcha na-ekoghị eko.+ O tinyere anụ ahụ na nkata, kunyekwa ofe n’ite e ji esi nri, o wee buru ha bupụtara ya n’okpuru nnukwu osisi ahụ ma busa ha n’ihu ya.
15O wee ruo mgbe nwa oge gasịrị, n’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, na Samsịn ji nwa ewu+ gaa ileta nwunye ya. O wee sị: “M ga-abakwuru nwunye m n’ime ụlọ ya.”+ Ma nna nwunye ya ekweghị ka ọ banye.