-
Ndị Ikpe 9:33Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
33 Ọ ga-erukwa, n’ụtụtụ, ozugbo anyanwụ wara, ị ga-ebili n’isi ụtụtụ, ị ga-awakpo obodo ahụ; mgbe ya na ndị so ya pụtawara ibuso gị agha, mee ya ihe ọ bụla ruru gị aka ime ya.”
-