1 Samuel 10:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Sọl lara n’ụlọ ya dị na Gibia,+ ndị dike bụ́ ndị Chineke metụrụ aka n’obi wee soro ya.+ 1 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sọl bi ná mpụga Gibia+ n’okpuru osisi pọmigranet nke dị na Migrọn; ndị ya na ha nọ dị ihe dị ka narị ndị ikom isii.+
2 Sọl bi ná mpụga Gibia+ n’okpuru osisi pọmigranet nke dị na Migrọn; ndị ya na ha nọ dị ihe dị ka narị ndị ikom isii.+