Ọpụpụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+
24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+