Ilu 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E si n’ihu eze kpọpụ onye ajọ omume,+ ocheeze ya ga-eguzosi ike n’ezi omume.+ Luk 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị iro m ndị a bụ́ ndị na-achọghị ka m bụrụ eze ha, kpọtanụ ha ebe a gbuo ha n’ihu m.’”+