1 Samuel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ozugbo Samuel mere agadi, ọ họpụtara+ ụmụ ya ndị ikom ka ha bụrụ ndị ikpe Izrel.