Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+
32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+