1 Ndị Eze 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ezie, m ga-ebi n’etiti ụmụ Izrel,+ agaghịkwa m ahapụ ndị m bụ́ Izrel.”+ Abụ Ọma 94:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na Jehova agaghị ahapụ ndị ya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ihe nketa ya.+ Ndị Rom 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+
11 Ya mere, ana m ajụ, sị, Chineke ọ̀ jụrụ ndị ya?+ Tụfịakwa! N’ihi na mụ onwe m bụ onye Izrel,+ esi m ná mkpụrụ Ebreham, sikwa n’ebo Benjamin.+