Diuterọnọmi 17:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel. 1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
20 ka obi ya wee ghara ịfụli ya elu karịa ụmụnne ya+ nakwa ka ọ ghara ịhapụ ihe e nyere n’iwu gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka ụbọchị ọ ga-achị alaeze ya wee dị ogologo,+ ya na ụmụ ya n’etiti Izrel.
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+