1 Samuel 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Hibru gafere Jọdan+ gaa n’ala Gad+ na Gilied. Ma Sọl ka nọ na Gilgal, ndị Izrel niile wee mara jijiji na-eso ya.+ 1 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Sọl bi ná mpụga Gibia+ n’okpuru osisi pọmigranet nke dị na Migrọn; ndị ya na ha nọ dị ihe dị ka narị ndị ikom isii.+
7 Ndị Hibru gafere Jọdan+ gaa n’ala Gad+ na Gilied. Ma Sọl ka nọ na Gilgal, ndị Izrel niile wee mara jijiji na-eso ya.+
2 Sọl bi ná mpụga Gibia+ n’okpuru osisi pọmigranet nke dị na Migrọn; ndị ya na ha nọ dị ihe dị ka narị ndị ikom isii.+