Ekliziastis 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Adịla ngwa ikwu okwu; ekwekwala ka obi gị+ dị ngwa ikwu okwu n’ihu ezi Chineke.+ N’ihi na ezi Chineke nọ n’eluigwe+ ma gị onwe gị nọ n’ụwa. Ọ bụ ya mere okwu gị kwesịrị iji dị ole na ole.+
2 Adịla ngwa ikwu okwu; ekwekwala ka obi gị+ dị ngwa ikwu okwu n’ihu ezi Chineke.+ N’ihi na ezi Chineke nọ n’eluigwe+ ma gị onwe gị nọ n’ụwa. Ọ bụ ya mere okwu gị kwesịrị iji dị ole na ole.+