1 Samuel 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, Sọl sịrị Devid: “Lee ada m bụ́ Mirab.+ Ọ bụ ya ka m ga-akpọnye gị ka ọ bụrụ nwunye gị.+ Naanị gosi m na ị bụ dike, lụọkwa agha Jehova.”+ Ma Sọl gwara onwe ya, sị: “Ka m ghara ịkpa ya aka, kama ka ọ bụrụ ndị Filistia ga-akpa ya aka.”+
17 N’ikpeazụ, Sọl sịrị Devid: “Lee ada m bụ́ Mirab.+ Ọ bụ ya ka m ga-akpọnye gị ka ọ bụrụ nwunye gị.+ Naanị gosi m na ị bụ dike, lụọkwa agha Jehova.”+ Ma Sọl gwara onwe ya, sị: “Ka m ghara ịkpa ya aka, kama ka ọ bụrụ ndị Filistia ga-akpa ya aka.”+