Jenesis 12:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+ Zekaraya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+
3 M ga-agọzi ndị na-agọzi gị, onye na-akọchakwa gị ka m ga-abụ ọnụ,+ ezinụlọ niile nke ala ga-agọzi onwe ha site na gị.”+
8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+