1 Samuel 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Sọl wee sị Samuel: “Emehiewo m;+ n’ihi na emebiwo m iwu Jehova, erubeghịkwa m isi n’ihe i kwuru, n’ihi na m tụrụ ndị agha m egwu+ wee gee ntị n’olu ha.
24 Sọl wee sị Samuel: “Emehiewo m;+ n’ihi na emebiwo m iwu Jehova, erubeghịkwa m isi n’ihe i kwuru, n’ihi na m tụrụ ndị agha m egwu+ wee gee ntị n’olu ha.