Ilu 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ime ezi omume na ikpe ikpe ziri ezi na-adị Jehova mma karịa àjà.+ Hosia 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+ Mak 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 mmadụ ijikwa obi ya dum na nghọta ya dum na ike ya dum hụ ya n’anya nakwa mmadụ ịhụ onye agbata obi ya n’anya dị ka onwe ya dị nnọọ oké ọnụ ahịa karịa àjà nkịtị na àjà a na-esurecha n’ọkụ.”+
6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ obiọma,+ ọ bụghị àjà;+ ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esurecha n’ọkụ.+
33 mmadụ ijikwa obi ya dum na nghọta ya dum na ike ya dum hụ ya n’anya nakwa mmadụ ịhụ onye agbata obi ya n’anya dị ka onwe ya dị nnọọ oké ọnụ ahịa karịa àjà nkịtị na àjà a na-esurecha n’ọkụ.”+