1 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem. 1 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+
1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem.
19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+