Jenesis 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aha nwanne ya nwoke bụ Jubal. Ọ bụ ya bụ nna nke ndị niile na-akpọ ụbọ akwara,+ na-egbukwa ọjà.+ Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ.