1 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ ga-ewere otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ewu na atụrụ unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị na-ejere ya ozi. 1 Ihe E Mere 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Joab sịrị: “Ka Jehova tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị ugbu a.+ Onyenwe m eze, ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị na-ejere onyenwe m ozi? Gịnị mere onyenwe m ji na-achọ ime ihe a?+ Gịnị mere ọ ga-eji wetara Izrel ikpe ọmụma?”
17 Ọ ga-ewere otu ụzọ n’ụzọ iri nke ìgwè ewu na atụrụ unu,+ unu onwe unu ga-abụkwa ndị na-ejere ya ozi.
3 Ma Joab sịrị: “Ka Jehova tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị ugbu a.+ Onyenwe m eze, ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị na-ejere onyenwe m ozi? Gịnị mere onyenwe m ji na-achọ ime ihe a?+ Gịnị mere ọ ga-eji wetara Izrel ikpe ọmụma?”