Jenesis 41:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Gị onwe gị ga-abụ onye na-elekọta ụlọ m,+ ndị m niile ga na-erubekwara gị isi n’ụzọ zuru ezu.+ Ọ bụ naanị ocheeze ka m ga-eji ka gị ukwuu.”+
40 Gị onwe gị ga-abụ onye na-elekọta ụlọ m,+ ndị m niile ga na-erubekwara gị isi n’ụzọ zuru ezu.+ Ọ bụ naanị ocheeze ka m ga-eji ka gị ukwuu.”+