1 Samuel 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.”
6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.”