Job 38:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ebe ị nọ mgbe m tọrọ ntọala ụwa?+Gwa m, ma ọ bụrụ na i nwere nghọta. Abụ Ọma 102:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ị tọrọ ntọala ụwa ogologo oge gara aga,+Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.+