Diuterọnọmi 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-asị ha, ‘Nụrụnụ, Izrel, unu na-agaru nso taa ibuso ndị iro unu agha. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri.+ Unu atụla egwu wee jiri ụjọ gbaa ọsọ ma ọ bụ maa jijiji n’ihi ha,+ Abụ Ọma 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+
3 Ọ ga-asị ha, ‘Nụrụnụ, Izrel, unu na-agaru nso taa ibuso ndị iro unu agha. Ka obi ghara ịlọ unu mmiri.+ Unu atụla egwu wee jiri ụjọ gbaa ọsọ ma ọ bụ maa jijiji n’ihi ha,+
3 Ọ bụrụgodị na ndị agha amaa ụlọikwuu ibuso m agha,+Obi m agaghị atụ egwu.+Ọ bụrụgodị na e buso m agha,+M ka ga na-atụkwasị ya obi.+