1 Samuel 21:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee malite ịsị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze+ ala ya? Ọ́ bụghị onye a ka ha nọ na-agbara egwú,+ na-agụ, sị,‘Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+ 1 Samuel 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye a ọ́ bụghị Devid onye ha nọ na-agbara egwú, na-agụkwa, sị, ‘Sọl egbuwo puku kwuru puku, Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+ Ilu 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ìhè nke anya+ na-eme ka obi ṅụrịa;+ akụkọ+ dị mma na-eme ka ọkpụkpụ maa abụba.+
11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee malite ịsị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze+ ala ya? Ọ́ bụghị onye a ka ha nọ na-agbara egwú,+ na-agụ, sị,‘Sọl egbuwo puku kwuru puku,Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+
5 Onye a ọ́ bụghị Devid onye ha nọ na-agbara egwú, na-agụkwa, sị, ‘Sọl egbuwo puku kwuru puku, Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+