1 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+ Ilu 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nwa nzuzu bụụrụ nna ya+ ihe mkpasu iwe, bụkwaara nne mụrụ ya ihe obi ilu.+
22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+