1 Samuel 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Devid wee sị Sọl: “Ònye ka m bụ, ònyekwa ka ndị ikwu m na ezinụlọ nna m, bụ n’Izrel, nke na m ga-abụ ọgọ eze?”+
18 Devid wee sị Sọl: “Ònye ka m bụ, ònyekwa ka ndị ikwu m na ezinụlọ nna m, bụ n’Izrel, nke na m ga-abụ ọgọ eze?”+