Job 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ntị ọ́ dịghị anwale okwu+Dị ka okpo ọnụ+ si anụ ụtọ ihe oriri? Ekliziastis 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 mgbe e mechiworo ọnụ ụzọ e si abanye n’okporo ámá,+ mgbe ụda nkume igwe nri na-adịkwaghị adapụta adapụta,+ mgbe ube nnụnụ na-emete mmadụ n’ụra, mgbe olu ụmụ nwaanyị niile na-abụ abụ na-adịkwaghị adapụta adapụta.+
4 mgbe e mechiworo ọnụ ụzọ e si abanye n’okporo ámá,+ mgbe ụda nkume igwe nri na-adịkwaghị adapụta adapụta,+ mgbe ube nnụnụ na-emete mmadụ n’ụra, mgbe olu ụmụ nwaanyị niile na-abụ abụ na-adịkwaghị adapụta adapụta.+