Luk 22:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+
47 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ìgwè mmadụ bịara, nwoke ahụ a na-akpọ Judas, bụ́ otu n’ime mmadụ iri na abụọ ahụ, nọkwa na-aga n’ihu ha;+ o wee bịaruo Jizọs nso ka o susuo ya ọnụ.+