Diuterọnọmi 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ọ bụrụ na ị garuo obodo nso ibuso ya agha, gwa ha ihe ha ga-eme ka gị na ha wee mee udo.+