2 Samuel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Joab wee fụọ opi,+ ndị ya niile wee kwụsị, ha agaghịkwa n’ihu ịchụ Izrel, ha alụghịkwa ọgụ ahụ ọzọ. 2 Samuel 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Joab wee fụọ opi+ ka ndị agha ahụ lọghachi wee kwụsị ịchụ Izrel; n’ihi na Joab emewo ka ha kwụsị.
28 Joab wee fụọ opi,+ ndị ya niile wee kwụsị, ha agaghịkwa n’ihu ịchụ Izrel, ha alụghịkwa ọgụ ahụ ọzọ.