5 N’afọ nke iri na anọ, Kedọlaoma bịara, ya na ndị eze so ya, ha wee merie ndị Refeyim n’Ashterọt-kaneyim,+ nọrọ na Ham merie ndị Zuzim, nọrọkwa na Sheve-kiriateyim merie ndị Imim,+
16 Ma Ishbaị-binọb, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim,+ onye ube+ ya dị narị shekel ọla kọpa atọ n’ịdị arọ, onye kekwara mma agha ọhụrụ n’úkwù, chọrọ igbu Devid.