2 Samuel 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma Ishbaị-binọb, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim,+ onye ube+ ya dị narị shekel ọla kọpa atọ n’ịdị arọ, onye kekwara mma agha ọhụrụ n’úkwù, chọrọ igbu Devid.
16 Ma Ishbaị-binọb, bụ́ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim,+ onye ube+ ya dị narị shekel ọla kọpa atọ n’ịdị arọ, onye kekwara mma agha ọhụrụ n’úkwù, chọrọ igbu Devid.