Ọpụpụ 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+ Ndị Ikpe 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ụbọchị ahụ, Debora+ na Berak+ nwa Abinoam+ malitere ịbụ abụ,+ sị:
15 N’oge ahụ, Mozis na ụmụ Izrel bụkuru Jehova abụ a, sị:+“Ka m bụkuo Jehova abụ, n’ihi na e buliwo ya elu nke ukwuu.+Ịnyịnya na onye na-agba ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri.+