Abụ Ọma 69:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dọpụta m n’apịtị, ka m wee ghara imikpu.+Biko, napụta m n’aka ndị kpọrọ m asị,+ dọpụtakwa m na mmiri dị ogbu.+
14 Dọpụta m n’apịtị, ka m wee ghara imikpu.+Biko, napụta m n’aka ndị kpọrọ m asị,+ dọpụtakwa m na mmiri dị ogbu.+