Job 34:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+ Zefanaya 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-ahapụkwa ndị dị umeala n’obi na ndị dị nwayọọ n’etiti gị,+ ha ga-agbabakwa n’aha Jehova.+
28 Ka e wee mee ka mkpu ákwá nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ruo ya ntị;O wee nụ mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+