1 Ihe E Mere 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ime mmadụ atọ ahụ, a na-akwanyere ya ùgwù karịa mmadụ abụọ nke ọzọ, o wee bụrụ onyeisi ha; ma ọ harughị+ ka mmadụ atọ ndị mbụ ahụ.
21 N’ime mmadụ atọ ahụ, a na-akwanyere ya ùgwù karịa mmadụ abụọ nke ọzọ, o wee bụrụ onyeisi ha; ma ọ harughị+ ka mmadụ atọ ndị mbụ ahụ.