1 Ihe E Mere 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa mmadụ iri atọ ahụ, ma ọkwá ya erughị ka nke mmadụ atọ ahụ.+ Otú o sina dị, Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche.+
25 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa mmadụ iri atọ ahụ, ma ọkwá ya erughị ka nke mmadụ atọ ahụ.+ Otú o sina dị, Devid mere ya onyeisi ndị na-eche ya nche.+