1 Ihe E Mere 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nke iri na otu, nke nwe ọnwa nke iri na otu, bụ Benaya+ onye Piratọn bụ́ onye si n’ebo Ifrem,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
14 Onye nke iri na otu, nke nwe ọnwa nke iri na otu, bụ Benaya+ onye Piratọn bụ́ onye si n’ebo Ifrem,+ e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.