1 Ihe E Mere 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Joab sịrị: “Ka Jehova tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị ugbu a.+ Onyenwe m eze, ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị na-ejere onyenwe m ozi? Gịnị mere onyenwe m ji na-achọ ime ihe a?+ Gịnị mere ọ ga-eji wetara Izrel ikpe ọmụma?”
3 Ma Joab sịrị: “Ka Jehova tụkwasịrị ndị ya otu narị okpukpu n’ole ha dị ugbu a.+ Onyenwe m eze, ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị na-ejere onyenwe m ozi? Gịnị mere onyenwe m ji na-achọ ime ihe a?+ Gịnị mere ọ ga-eji wetara Izrel ikpe ọmụma?”