Jenesis 21:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bia-shiba,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha abụọ ṅụrụ iyi. Joshụa 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Heza-shual+ na Bia-shiba+ na Biziotaya,