2 Samuel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ish-boshet, nwa Sọl, gbara afọ iri anọ mgbe ọ ghọrọ eze Izrel, ọ chịkwara dị ka eze ruo afọ abụọ. Ọ bụ naanị ụlọ Juda+ bụ ndị sooro Devid.
10 Ish-boshet, nwa Sọl, gbara afọ iri anọ mgbe ọ ghọrọ eze Izrel, ọ chịkwara dị ka eze ruo afọ abụọ. Ọ bụ naanị ụlọ Juda+ bụ ndị sooro Devid.