Diuterọnọmi 27:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Abụ Ọma 109:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ụmụ ya bụrụ ndị na-awagharị awagharị;+Ha ga na-arịọkwa arịrịọ,Ha ga-esikwa n’ebe tọgbọrọ n’efu ha bi na-aga achọgharị ihe oriri.+
24 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke si n’ebe o zoro pụta kụgbuo mmadụ ibe ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
10 Ka ụmụ ya bụrụ ndị na-awagharị awagharị;+Ha ga na-arịọkwa arịrịọ,Ha ga-esikwa n’ebe tọgbọrọ n’efu ha bi na-aga achọgharị ihe oriri.+