2 Samuel 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Joab na Abishaị wee chụwa Abna. Ka anyanwụ na-ada, ha onwe ha bịarutere n’ugwu Ama, nke dị n’ihu Gaya n’ụzọ gara n’ala ịkpa Gibiọn.+
24 Joab na Abishaị wee chụwa Abna. Ka anyanwụ na-ada, ha onwe ha bịarutere n’ugwu Ama, nke dị n’ihu Gaya n’ụzọ gara n’ala ịkpa Gibiọn.+