-
2 Samuel 13:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 Mụ onwe m—olee ebe m ga-eme ka nkọcha m gaa? Gị onwe gị ga-adịkwa ka otu n’ime ndị nzuzu n’Izrel. Ugbu a, biko, gwa eze okwu; n’ihi na ọ gaghị egbochi m ịbụ nke gị.”
-