Ọpụpụ 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na m gaara esetịworị aka m ka m wee tie gị na ndị gị ọrịa na-efe efe, ka e wee kpochapụ gị n’ụwa.+ Abụ Ọma 109:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ka ha dịrị n’ihu Jehova mgbe niile;+Ka o kpochapụkwa ihe e ji echeta ha n’ụwa;+
15 N’ihi na m gaara esetịworị aka m ka m wee tie gị na ndị gị ọrịa na-efe efe, ka e wee kpochapụ gị n’ụwa.+