Levitikọs 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkụ wee si n’ihu Jehova pụta repịa ha,+ ha wee nwụọ n’ihu Jehova.+ 1 Samuel 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee malite igbu ndị Bet-shimesh,+ n’ihi na ha nọ na-ele anya n’igbe Jehova. Ya mere, o gburu mmadụ iri asaa n’ime ha—puku mmadụ iri ise—ndị obodo ahụ wee malite iru uju n’ihi na Jehova asụwo ha akwụ.+
19 O wee malite igbu ndị Bet-shimesh,+ n’ihi na ha nọ na-ele anya n’igbe Jehova. Ya mere, o gburu mmadụ iri asaa n’ime ha—puku mmadụ iri ise—ndị obodo ahụ wee malite iru uju n’ihi na Jehova asụwo ha akwụ.+