1 Ihe E Mere 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Igbe ezi Chineke wee dịrị n’ezinụlọ Obed-idọm, n’ụlọ ya,+ ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ ezinụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere.
14 Igbe ezi Chineke wee dịrị n’ezinụlọ Obed-idọm, n’ụlọ ya,+ ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ ezinụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere.