2 Samuel 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mmadụ niile hụkwara ihe merenụ, o wee dị ha mma. Ọ dị mmadụ niile mma, dịkwa ka ihe niile eze na-eme si adị ha.+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+
36 Mmadụ niile hụkwara ihe merenụ, o wee dị ha mma. Ọ dị mmadụ niile mma, dịkwa ka ihe niile eze na-eme si adị ha.+
16 Unu echefukwala ime ihe ọma+ na ịdị na-enye ndị ọzọ ihe, n’ihi na àjà ndị dị otú ahụ na-adị Chineke ezi mma.+